Mercy Chinwo – Onye Lyrics

Onye Lyrics By Mercy Chinwo

Onye Lyrics
Onye Lyrics
  • Artist Mercy Chinwo
  • Title Onye
  • Album SATISFIED

Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya
Ogbajiri igwe kpoya nku
Onye nwere factory ebe anakpu nwa
(Mmuo ka mmuo)
Odighi onye dikagi
Echete obiesike
Anyi na etogi, anyi nasigi imela
Onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Onye dikagi Jesus oh (Onye eh)
Onyedika Gi
Onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh)
Onye dikagi (Onye eh)
Onyedika Gi
Eze ka Eze, Chika dibia
I Love the way the things you do
You always exceed my expectations
Odighi onye, onye, onye
Onye, onye, onye
Onye, onye, onye dikagi
Oh dikagi Chineke mo
Amama amasi
Odi onye dikagi (Onye eh)
Odi onye dikagi (Onye eh)
Odi onye dikagi oh (Onye eh)
Onyedika Gi
Odi onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Echeta obiesike (Onye eh)
Oh Jesus (Onye eh)
Onyedika Gi
Onye (Onye eh)
Na eluwa, na eligwe eleh (Onye eh)
Odi onye dikagi oh (Onye eh)
Onyedika Gi
Echeta Obiesike
Otu onye anasi unuabiala
(Onye eh, Onyedika Gi)
Odighi onye, onye, onye
Onye, onye, onye
Onye, onye, onye dikagi
Oh dikagi Chineke mo-o-o
Amama amasi
Mmuo ka mmuo
Mmuo ka mmuo o-o-o
(Onye eh, Onyedika Gi)

READ ALSO  Mercy Chinwo – Imela Lyrics

Leave A Comment