Rexxie & Jeriq – CHISOM (We Dem Boyz) Lyrics

CHISOM (We Dem Boyz) Lyrics By Rexxie

CHISOM (We Dem Boyz) Lyrics
CHISOM (We Dem Boyz) Lyrics

(Duro, duro)
Big vybz!
(Ogbe!)

Ọbu onye na-akụ aka? Ọ mua
Abiagom ọzọ obodo kụọ paa
Agaracha Agaracha must come back
Ọga banye London jụọ Skepta
Oringo ebidogo
Afia ọma elebago
We dem boys ejebego
Ọnwa na-etili ora etibago

Iyoo, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịyamazi naa
Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịyamazi naa

Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam

Chisom adim well connected
President J ọgbe elected
Chinụa Achebe type of talented
Igbo rap game my name dị cemented
Mu na ụmụ alọba pasa na site
Ọkpa dikwa na-enu gas nwata akwo na azu amalọ na-ọbụlọ chaise
Ekpele nwoke bukwa to rise anyi nọ na-ilo tonight
Ike mna afu bukwa different size
I Glow in the dark mna ewete ọku
Ekene kenelụm onye ọbuna na-enyem ọlu
Ụwa bụkwa aja ọna agbakwa ata
Imakwa akakpụ adilọ awọkwa ada

Ọbu onye na-akụ aka? Ọ mua
Abiagom ọzọ obodo kụọ paa
Agaracha Agaracha must come back
Ọga banye London jụọ Skepta
Oringo ebidogo
Afia ọma elebago
We dem boys ejebego
Ọnwa na-etili ora etibago

Iyoo, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịyamazi naa
Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịyamazi naa
Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịyamazi naa
Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịkwapụ ikwata, Ịyamazi naa

READ ALSO  Rexxie, Tega boi dc & M.J – E DON STILL ENTER Lyrics

Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam
Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam
Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam
Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam, Chisom agam

(Duro, duro)
(BIG VYBEZ!)
(Eyi-loh)

Leave A Comment