Mma Mma (Repraise) Lyrics By Frank Edwards

Iyee-le-le
Onye n'eme mma, eh
Africa, eh
K'anyi tuwara ya mma mma, eh
Ebelebe, eh
Ebelebe, eh
Ebelebe
K'anyi tuwara ya mma mma, eh-eh
Ebelebe, eh
Ebelebe, eh
Ebelebe
Bulie ya
Bulie ya, eh
Bulie ya, eh
Bulie ya (bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Lord you reign
Forever you're the same
Agama turu gi mma mma, eh
You lifted me, and gave me a song
Agama turu gi mma mma
Mma mma, eh
Okorobia di mma
Mma mma, eh
Chi onyem ji eme-onu, eh-heh
Mma mma, eh
Nara ekele, nara otuto
Sonso gi bu chi'mo
Anyi n'aturu gi mma mma
Everybody say
(Bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Everybody lift him up, lift him up now
(Bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nnam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh (oh-oh, mma mma)
Chinekem imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nmam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh, oyo-yo-yo-yo (oh-oh, mma mma)
Onye di nso, nso nso
Agam aturu gi mma mma, oyo-yo-yo
Onye ji ike, ike nile
Agam aturu gi mma mma
My papa, mma mma, eh
Okorobia di mma, ah-ah-ah
Mma mma, eh
Chi onyem ji eme-onu, eh-eh-eh
Mma mma, eh
Nara ekele, nara otuto
Sonso gi bu chi'mo
Anyi n'aturu gi mma mma
Everybody say
(Bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Everybody lift him up, lift him up now
(Bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nnam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh (oh-oh, mma mma)
Chinekem imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nmam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh, oyo-yo-yo-yo (oh-oh, mma mma)
The lion of the tribe of Judah, eh
Mma mma, eh
I am that I am, oh-oh
Mma mma, eh
Onye di ka gi?
There is none like You
There is none like you
Mma mma, eh
Okorobia di mma, ah-ah-ah
Mma mma, eh
Chi onyem ji eme-onu, eh-eh-eh
Mma mma, eh
Nara ekele, nara otuto
Sonso gi bu chi'mo
Anyi n'aturu gi mma mma
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
(Oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nnam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh (oh-oh, mma mma)
Everybody say
(Bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Everybody lift him up, lift him up now
(Bulie ya)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Bulie ya (bulie ya, eh)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nnam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh (oh-oh, mma mma)
Chinekem imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Nmam imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela (oh-oh, mma mma)
Imela, oh-oh, oyo-yo-yo-yo (oh-oh, mma mma, mma mma)